Lydia Jazmine
Ọdịdị
Lydia Nabawanuka (amụrụ na Masaka na 1991) nke a maara dị ka Lydia Jazmine bụ nwanyi Uganda na-ese ihe nkiri .
Okwu ndi okwuru
[dezie]- O nwere oge mụ na Don Jazzy na-akparịta ụka, ọ bụ enyi m, ọ gwara m mgbe ọ bụla m dị njikere ịga Nijiria, mu gwa ya.
* Enweghị m ego zuru ezu ugbu a—ọ bụghịkwa naanị ego. Mana ọ bụ nrọ m Ije Obodo Di iche iche. * Ị ga-aghọta na ị ga-ewusi ọnodu ndi na eso gi ike Na Obodo gi. E mela m.nke a. Achọrọ m ibu ụzọ mee egwu, m wee mee ya. Nke na-esote bụ ime ọba-egwu, nke a adila njikere maka mwepụta. Nke ọzọ, m ga-eme njem mgbasa ozi maka ya na mpụga Uganda. **Lydia Jazmine bu n'obi maka ịga nke ọma mba ụwa site na enyemaka Don Jazzy, Nke Benjie, eweghachiri na Eprel 10, 2025.
- Ịhụnanya. Ọ bụ abụ ịhụnanya. Ịhụnanya bụ mkpali. Ọ na-ekwu maka onye ị hụrụ n'anya n'ezie na obere ihe ọ bụla ha na-eme na-ebuli elu ruo ugboro dị elu.
* (Ọchị) oge m nọ na ụlọ egwu Coke edeela m abụ ahụ mana emebeghị m vidiyo ahụ. Mụ na Micheal Fingers dekọrọ egwu a na ụlọ egwu Masters . Na ụlọ egwu Coke , nwanyị ahụ rịọrọ maka egwu m ebe ọ bụ na enweghị m vidiyo ya, akpọrọ m vidiyo m ndị ọzọ na ọdịyo egwu m bụ Drum . Ọ hụrụ egwu m bụ Drum n'anya nke Ukwu. * (Ọchị) Anabatara m ya. Ana m ekele Chineke maka ya. Ihe m na-eme ugbu a bụ ilekwasị anya na ika na onyonyo m. Nke ahụ bụ ihe m mụtara na ụlọ egwu Coke . Mmadu ịdozi etu uwa si afụ gị dị mkpa. ** [https://www.matookerepublic.com/20171024/interview-lydia-jazmine-talks-about-her-new-sensational-song-drum-and-comparison-to-rihanna/ INTERVIEW: Lydia Jazmine na-ekwu maka egwu ọhụrụ ya na-akpali akpali "Drum" na ntụnyere Moses onkaret, 07
