Gaa na ọdịnaya

Lucile Adams-Campbell

Sitere na Wikiquote
Lucile_Adams-Campbell_na_NIH_Director's_Wednesday_Afternoon_Lecture_Series

Lucile Adams-Campbell (amụrụ n'abalị iri atọ n'ọnwa Disemba, afọ 1953) bụ nwanyị mbụ Afrịkan-Amerịkan nwetara asambodo Ph.D na ọrịa na-efe efe na United States. Ọ na-eje ozi dịka Prọfesọ Ọnkọlọji na Lombardi Comprehensive Cancer Center na onye isi otu maka Health Minority na Georgetown University Medical Center.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • Enwere ọtụtụ nyocha mgbochi ọrịa kansa nke kwesịrị ka ejiri wee chekwaa ndụ
  • Pap test, screening cancer colorectal, nchoputa ọrịa cancer akpa ume na ule HPV kwesịrị ka enyocha ma tinye n'ime obodo anyị na-eje ozi.
  • Na njedebe ahụ, anyị na CBCC amalitelarị ịgbasa mbọ anyị.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà:
Commons
Commons
Wikimedia Commons nwere midia gbásárá: