Lizha James
Ọdịdị
Elisa Lisete James Humbane, (amuru Disemba 12, 1982), nke amara dika Lizha James, bu onye Mozambique, ọ bụ otu n'ime ndi egwu kachasi na Lusophone Africa. Amụrụ na isi obodo Mozambique, Maputo ụdị egwu ya gụnyere ngwakọta nke ukwe dị ka Marrabenta, Reggae, R&B na hip-hop. Ọ bụkwa onye ama ama maka ụdị Mozambique Dzukuta Pandza.[1]
Okwu okwuru
[dezie]"Egwu ahụ na-ekwu banyere onye na-ejighị n'aka ebe ọ na-eguzo ma na-eche na ha ga-aga n'ihu n'agbanyeghị. Ịkụkụ ahụ na-eweghara onye ahụ na ka ha na-agba egwú, otú ahụ ka ùgwù onwe ha na-abawanye. Ọ bụ ya mere na anyị etinyeghị àgwà na vidiyo dịka ọ dịghị akụkọ ihe mere eme, naanị mmetụta.
