Gaa na ọdịnaya

Lise Korsten

Sitere na Wikiquote

Lise Korsten bụ Prọfesọ South Africa na Mahadum Pretoria bụ ọkachamara n'ihe gbasara ọrịa osisi. N'afọ 2024, ọ ghọrọ nwanyị mbụ na-eduzi ụlọ akwụkwọ sayensị nke Africa.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: