Gaa na ọdịnaya

Lisa Marcaurelle

Sitere na Wikiquote

Lisa Marcaurelle' bụ onye America chemist na onye isi na ọtụtụ ụlọ ọrụ biotechnology.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • "Achọpụtara m na ọ bụ naanị m bụ nwanyị nọ na ndepụta ahụ. Enwere aha 12, ma ọ bụ naanị m, ọ tụrụ m n'anya. Ọtụtụ n'ime ndị enyi m nwanyị bụ ndị ọkà mmụta sayensị. Ha na-eme nke ọma - gịnị kpatara na ha anaghị enweta ọrụ kacha elu?"

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: