Lisa Alexander (earth scientist)
Ọdịdị
Lisa Victoria Alexander' bụ ọkachamara n'ihe gbasara okpomọkụ. Ọ natara Dorothy Hill Medal 2013 awardee Australian Academy of Science maka nyocha ya banyere oke ihu igwe, ugboro na ike nke okpomọkụ, ma nyekwa ihe akaebe na ugboro na ike nke okpomọkụ ga-enwe mmetụta site na ọnụ ọgụgụ nke ikuku griin haus anthropogenic, karịsịa carbon dioxide.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- "Ya mere, anyị kwesịrị iji ụdị ihu igwe? Anyị bụ ndị ọkà mmụta sayensị na-ahụ maka ihu igwe si Australia's Center of Excellence for Climate Extremes, anyị kwenyere na azịza ya bụ ee siri ike."
- Ee, ụdị ihu igwe ole na ole na-enye amụma a na-atụghị anya ya - mana teknụzụ ka bụ ngwá ọrụ dị ike. Ọgọst 8, 2021 11.04pm SAS, NKWArịta ụka. eweghachitere: Nọvemba 14, 2023.
- "Ihe ndị na-esi n'ihe omume ụmụ mmadụ na-eme na-amụba ụba nke carbon dioxide [na ikuku ndị ọzọ na-ekpo ọkụ. Mmụba ndị a ga-eme ka mmetụta griin ha dịkwuo elu, na-ebute na nkezi na-emewanye okpomọkụ nke elu ụwa."
- Akụkọ IPCC nke Mọnde bụ nnukwu ihe maka mgbanwe ihu igwe. Ya mere, gịnị ka ọ bụ? Gịnịkwa mere anyị ga-eji tụkwasị ya obi? August 7, 2021 2.01am SAST, should-we-trust-it-165614 THE . eweghachitere: Nọvemba 14, 2023
