Gaa na ọdịnaya

Lindiwe Sibanda Majele

Sitere na Wikiquote

Lindiwe Sibanda Majele bụ ọkà mmụta sayensị sistemu nri, onye na-akwado amụma na onye nwere mmetụta ntụkwasị obi na sistemu nri. Ọ bụ onye ndu teknụzụ ama ama na onye diplomat.Lindiwe Majele Sibanda bụ onye ndu a ma ama ma bụrụkwa onye nlekọta na onye ndụmọdụ n'ọtụtụ atụmatụ metụtara nchekwa nri mba ụwa.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • "Ya mere, ekele dịri nne nne Mahembe, ọrụ ugbo dị n'ọbara m. O tinyere n'ime m mmasị nke ọrụ ugbo nke kpaliri m ịnọgide na ụlọ akwụkwọ ruo mgbe m nwetara PhD na mmepụta anụmanụ."


Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: