Gaa na ọdịnaya

Lewis Hamilton

Sitere na Wikiquote
Lewis_Hamilton_2016_Malaysia_2


Lewis Hamilton

(amụrụ 7 n' ọnwa Jenụwarị 1985) bụ onye ọkwọ ụgbọ ala Britain Formula One.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ọ dị m ka ndị mmadụ na-atụ anya ka m daa, yabụ, a na m atụ anya na onwe m ga-emeri.


  • N'ọsọ asọmpi enwere ihe ị ga-amụta, kwa ụbọchị. Enwere ohere mgbe niile maka mmelite, echere m na nke ahụ metụtara ihe niile na ndu.


  • Naanị ị chọrọ ka a nabata gị maka onye ị bụ ma na-anya isi na onye ị bụ na nke ahụ bụ ihe m na-agbalị ime.
[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: