Gaa na ọdịnaya

Lesego Motsumi Motswana

Sitere na Wikiquote

Lesego Motsumi (c.1964 – 9 Jenụarị 2023) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị si Botswana. Motsumi bụ Minista Ahụike ruo Nọvemba 2004, mgbe ọ ghọrọ Minista Ọrụ na Ụgbọ njem.

Ọkwụ ndị Ọkwụrụ

[dezie]
  • Ikpe na-ezighị ezi kasịnụ bụ enweghị ike inweta ahụike nke ziri ezi. Anyị kwenyere na anyị ga-arụ ọrụ dị mkpa maka atụmatụ ahụike ọ bụla, na ụmụ amaala na-ahụ maka ahụike nke onwe ha na nke ndị obodo ha.
  • Mmetụta dị na ndị nọọsụ ịhụ ka ọtụtụ ndị ọrịa na-anwụ na-agbawa obi, Ọ bụrụ na eleghara mkpa uche na mkpa mmụta nke ndị nlekọta anya, ha nwere ike imetụta irè ha na ntụkwasị obi na omume nlekọta ha, ya mere ha.
  • Ewepụtala akwụkwọ ntuziaka ọhụrụ e mere iji nyere ndị ọrụ ahụike aka imeri nsogbu nke HIV/AIDS na Botswana. Ewepụtara akwụkwọ ntuziaka ndị na-enye nlekọta, (5 Eprel 2004') eweghachite 8 Nọvemba 2021
  • Ewepụtala akwụkwọ ntuziaka ọhụrụ e mere iji nyere ndị ọrụ nlekọta ahụike aka ịnagide mmetụta nje HIV na AIDS na Botswana. Ewepụtara akwụkwọ ntuziaka ndị na-enye nlekọta, (5 Eprel 2004') eweghachite 8 Nọvemba 2021

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: