Gaa na ọdịnaya

Lesego Chombo

Sitere na Wikiquote
Lesego Chombo

Lesego Chombo bụ Botswana onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọka iwu na ihe nlereanya bụ onye minista na-ahụ maka ndị ntorobịa na ihe gbasara nwoke na nwanyị Botswana. Onye isi ala Duma Boko mara ọkwa ọkwa ya na 11 Nọvemba 2024. Ọ ghọrọ onye ama ama ka o meriri asọmpi Miss World 2024, ebe e chiri ya okpueze Miss World Africa 2024. A kpọbatara Lesego na National Assembly of Botswana dị ka onye a họpụtara pụrụ iche na 7 November 2024.

Okwu Ndị Okwuru

[dezie]
  • “Chebe uche gị, n’ihi na ọ bụ ebe ahụ ka ike gị dị,”
  • “Elelịla onwe unu ma ọ bụ ebe unu si bịa. Na-aga n’ihu ma wulite ọdịnihu ị chọrọ,”
  • “Enwere m olileanya na nkwenye n’ebe ị nọ, enwekwara m ntụkwasị obi na echiche gị ga-enyere aka n’ịkpụzi otú anyị ga-esi lebara nsogbu ndị ntorobịa anya,”
  • "Ịha nhata nwoke na nwanyị abụghị naanị ebumnuche, ọ bụ ihe dị mkpa ka mba anyị nwee ọganihu"

Okwu gbasara Lesego Chombo

[dezie]
  • “Anyị ji Lesego na ihe niile ọ rụpụtara ọnụ na-anya isi nke ukwuu. Ọ gụnyere ịma mma, amara na ọgụgụ isi.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: