Lella Vignelli
Ọdịdị

Lella Vignelli (amụrụ Elena Valle , Ọgọst 13, afọ 1934 - ọnwa Disemba 22, afọ 2016) bụ onye na-ese ụkpụrụ ụlọ, onye nrụpụta na onye ọchụnta ego. Ya na di ya na onye ọlụlụ ya, Massimo Vignelli rụkọrọ ọrụ n'ime ndụ ya niile.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ọ bụrụ na i mee ya nke ọma, ọ ga-adịru mgbe ebighị ebi. Ọ dị mfe dị ka nke ahụ.
- "The Vignellis", Julie V. Lovine, New York Magazine, October 18, 2007
- Ọ bụrụ na ịnweghị ike ịchọta ya, chepụta ya.
- "The Vignellis", Julie V. Lovine, New York Magazine, October 18, 2007

