Leela Row Dayal
Ọdịdị
Leela Row Dayal (19 Disemba 1911 - amaghi ama) bụ nwanyị egwuregwu tennis na onye ode akwụkwọ si India. Ọ bụ nwanyị mbụ onye egwuregwu tenis India meriri otu egwuregwu na Asọmpi Wimbledon. O dere ọtụtụ akwụkwọ gbasara ịgba egwu oge ochie nke India n'asụsụ bekee na Sanskrit.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Achọrọ m iwepụta ihe osise ndị nna nna m mere n’ihe ọkpụkpụ n’ụlọ arụsị ndị dị n’Ebe Ndịda Ọwụwa Anyanwụ Eshia.
- Ekwuru na "Dances of India Illustrated In Five Books", The Windsor Daily Star, 7 Jenụwarị 1959. Ọzọkwa na "Leela Row Dayal: Nwanyị India mbụ meriri egwuregwu na Wimbledon", BBC
