Laura Onyama
Ọdịdị
Laura Onyama (amụrụ 14 Ọktoba 1992) bụ onye na-eme ihe nkiri Cameroon. Ọ meriri onye na-eme ihe nkiri kachasị mma na 2017 Cameroon International Film Festival (Camiff), yana onye na-eme ihe nkiri Cameroon kacha mma na 2016 Ecrans Noirs Film Festival. Ọrụ mbụ Laura mere bụ na ihe nkiri 2011 Heavy Rain, yana ọrụ ndị ọzọ na Kiss of Death (2016), Saving Mbango (2020), na ndị ọzọ. Ọ bụ onye isi oche nke ngalaba Limbe nke National Actors' Guild of Cameroon (Nagcam).
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ime ihe nkiri bụ ihe na-amasị m nke ukwuu, obi na-adịkwa m ụtọ mgbe igwefoto na-agbagharị. Oge kacha atọ m ụtọ bụ mgbe m nọ n'ebe a na-eme ihe nkiri.
- Speaking about her passion for acting (24 Ọgọọst 2016)
Njikọ mpụga
[dezie]
