Lamis Gaber
Ọdịdị
Lamis Gaber bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Egypt. Gaber bụ onye omeiwu Egypt. Gaber bụkwa onye ode akwụkwọ ndọrọ ndọrọ ọchịchị na dibịa
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Mubarak gwara m, sị, ‘Ọ bụrụ na m chọrọ ka nwa m nwoke bụ́ Gamal bụrụ onyeisi oche, m gaara eme ya ka o sonye n’ụlọ akwụkwọ ndị agha iji nyere m aka, ma ọ dịghị mgbe m chere banyere nke a.
- Mubarak gọrọ agọ na ya nwere ebumnuche inyefe nwa ya nwoke onyeisi oche, gbakwụnye na US kwalitere echiche ahụ na Egypt.
- Ndị isi oche na-eru uju nke ukwuu onye bụbu onye isi ala Mohamed Hosni Mubarak, ka ọ na-ejere obodo ahụ ozi dịka onye ọchịagha, na dike nke oke agha October. Mubarak bụ ọchịagha nke ndị agha ikuku n'oge agha weghachiri ugwu na mpako nye mba Arab
