Kwizera Eudia
Ọdịdị
Kwizera Eudia
Kwizera Eudia bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Uganda na onye ọrụ na-elekọta mmadụ. Onye so na pati National Resistance Movement (NRM), o jere ozi na nzuko omeiwu nke asatọ nke Uganda na-anọchite anya Kisoro District.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- E kesara ezinụlọ 50 nri, na-elekwasị anya karịsịa maka ndị bi nso n'ókè nke Democratic Republic of Congo.
- Ekesara nri a n'ụzọ bụ isi na mpaghara Maramba, Busanza, na Nyabwishenya. Anyị ji obi ọma rịọ ka gọọmentị na ndị otu NGO ndị ọzọ nweta nri na enyemaka ahụike.
