Gaa na ọdịnaya

Kerri ní Dochartaigh

Sitere na Wikiquote

Kerri ní Dochartaigh (amụrụ na 1983) bụ onye edemede ihe okike nke Northern Ireland, onye na-ede akụkọ ihe mere eme, na onye nta akụkọ. Akwụkwọ ya nke afọ 2021 bụ 'Thin Places ka edepụtara maka Wainwright Prize nke afọ 2021 na UK Nature Writing.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • Banyere nature writing, anyị nọ n'ọnọdụ dị mma ugbu a n'ihi na anyị na-aghọtakwu otú azụmahịa publishing si bụrụ ihe na-ezighị ezi n'oge gara aga. E nwere olu nwoke siri ike n'ihu, ugbu a o yiri ka anyị na-eme ka ndị ọzọ nwee ohere, na ndị edemede si ebe anyị na-ekweghị ka ha banye na edemede. Nke ahụ gụnyere agbụrụ na okenye na identity, na klaasị, yabụ anyị na-ahụ ndị mmadụ na-ede ihe okike nke anyị na-ahụtụbeghị mbụ. Anyị na-ahụ ndị nne na-enweta naanị otu awa kwa ụbọchị ide ihe ma ziga ha asọmpi ha merie na ndị edemede ojii na Ndị edemede BIPOC bụ ndị na-ede ihe ma na-enweta amara maka ọrụ ha. N'ụwa okike anyị niile nọ n'otu ọkwa mana nke ahụ emebeghị n'ụwa mbipụta. Ịhụ ihe na-agbanwe na-enye m ọṅụ dị ukwuu.

}

Thin Places (2021)

[dezie]

Okwu gbasara Kerri ní Dochartaigh

[dezie]

}

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: