Gaa na ọdịnaya

Keamogetse Kenosi

Sitere na Wikiquote
Keamogetse Kenosi
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịBotswana Dezie
obodo maka egwuregwuBotswana Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya17 Jenụwarị 1997 Dezie
Ebe ọmụmụFrancistown Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish, Tswana language Dezie
ọrụ ọ na-arụboxer Dezie
ụcha ntụtụ isiNtụtụ ojii Dezie
Ụcha ime anyaagba aja aja Dezie
ụdị egwuregwuboxing Dezie
so naboxing at the 2020 Summer Olympics – women's featherweight Dezie

Keamogetse Sadie Kenosi(amụrụ 17 Jenụwarị 1997) bụ onye ọku ọkpọ Botswana. Ọ gbara asọmpi na mmemme ibu feather nke ụmụ nwanyị na Olympic Summer 2020. Karriss Artingstall nke Great Britain meriri ya, na agba nke mbụ. Dịka onye ọkpụkpọ netball, Kenosi malitere ịkụ ọkpọ na 2015. Ọ gbara asọmpi n'asọmpi mba ụwa nke afọ 2019 wee nweta ihe nrite ọla edo na asọmpi Africa 2019.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • "Echere m ihe mgbaru ọsọ m ma mezuo ha n'ihi na anyị zụrụ nke ọma ma dịrị njikere. Naanị nsogbu chere anyị ihu bụ na anyị ji ụgbọ ala gaa Mozambique ma rute ebe ahụ na ike ọgwụgwụ nke nwere mmetụta na ọrụ anyị."

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: