Katharine Chang
Ọdịdị
Katharine Chang
Katharine Chang amuru (12 February,1953) bụ onye nnọchi anya mba na Taiwan, Republic nke China. Ọ jere ozi dị ka onye nnọchi anya Saint Kitts na Nevis, Netherlands, United Kingdom na Australia.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Anyị anaghị enye ha azụ̀. Otú ọ dị, anyị na-akụziri ha ịkụ azụ̀. N'ụzọ dị otú ahụ n'ime ndụ gị niile ị na-enwe azụ mgbe niile iri. Nke ahụ bụ ụzọ Taiwan na-emekọ ihe ọnụ anyị n'inye enyemaka ndị otu mba Taiwan na-akpakọrịta na Pacific. Mba ndị a niile ji mmekọrịta ha na anyị kpọrọ ihe nke ukwuu.
- Katharine Chang (2013) cited in "Taiwan rejects chequebook diplomacy tag over Pacific aid" on ABC, 2 September 2013.
- Ihe ọbụla bụ ihe iyi egwu n'ebe mmekọrịta Cross-Strait agaghị arụpụta ihe.
- Katharine Chang (2017) cited in "Beijing "cannot confirm" carrier's movement through the Taiwan Strait" on The China Post, 11 January 2017.
- Mmekọrịta Cross-Strait,Mmekọrịta abụọ na-esikarị ike ma dị mgbagwoju anya, na-achọ ndidi,amamihe na mbọ n'akụkụ abụọ ahụ.
- Katharine Chang (2017) cited in "Premier seeks goodwill after Chinese warnings on independence" on The China Post, 8 March 2017.