Juliann Bluitt Foster
Ọdịdị
Juliann Bluitt Foster (Juun 14, 1938 – Eprel 17, 2019) bụ onye mbụ African American nwanyị ga-agụsị akwụkwọ n'ụlọ akwụkwọ ezé. Na 1993, ọ ghọrọ nwanyị mbụ bụ onyeisi oche nke American College of Dentists, nakwa nwanyị mbụ bụ onyeisi oche nke Chicago Dental Society na 1992.
Okwu okwuru
[dezie]- Ọ bụghị naanị ịbụ onye mbụ; ọ dị ezigbo mkpa ka ị ghara ịbụ onye ikpeazụ.
