Julia Chibhabha
Ọdịdị
Julia Chibhabha (amụrụ 17 Septemba 1982) bụ onye cricketer ụmụ nwanyị Zimbabwe ma bụrụ onye isi nke mbụ nke otu egwuregwu cricket ụmụ nwanyị mba Zimbabwe.
Okwu ndị okwuru
[dezie]- Ị nweghị ike ịsị na ọ dịla n'oge ka ị rọrọ nrọ, Na mbụ ị malitere nrọ, na mbụ ị na-achọ ịmalite ịrụsi ọrụ ike.
