Gaa na ọdịnaya

Julia Baldwin McKibbin

Sitere na Wikiquote

Julia Baldwin McKibbin (Disemba 16, 1855– Eprel 5, 1939) bụ onye nkuzi, onye edemede, na onye na-eme ebere na Amerịka. Ọ rụrụ ọrụ dịka onyeisi ngalaba akụkọ ihe mere eme na dian nke ụmụ nwanyị na Iowa Wesleyan College, ma dee akwụkwọ "Meriam" (bipụtara na 1905).


Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • "Afọ bụ àgwà uche," ka Julia kwuru.
    "Ọ bụrụ na afọ ahapụla nrọ gị, ọ bụrụ na olileanya oyi, ọ bụrụ na ị naghị ele anya n'ihu, ọ bụrụ na ọkụ nke ọchịchọ gị anwụọla, mgbe ahụ ị bụ agadi."
    "Mana ọ bụrụ na ị na-eme ihe kacha mma site na ndụ, ọ bụrụ na ị na-ejide obi ụtọ na ndụ, ọ bụrụ na ị hụrụ n'anya, n'agbanyeghị otú afọ si aga, n'agbanyeghị otú ụbọchị ọmụmụ si aga, ị bụghị agadi."
    • N'ehihie Fraịdee nke afọ 1939, e mere emume n'ebe a na-eli ozu Forest Lawn Cemetery, Glendale, California maka onye Keosauqua dị afọ 83 a, Julia Baldwin McKibbin.[1]

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: