Judith Yah Sunday ACHIDI
Ọdịdị
Judith Yah Sunday ACHIDI bụ onye isi njikwa nke CAMTEL họpụtara na 14th Dec. 2020 mụrụ na 1965-05-26 https://www.observer237.com/2020/12/camtel-judith-yah-sunday-epse-achidi.html[1]
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Egwu adịghị n'okwu m.
- M na-ewere onwe m dị ka onyeisi, ọ bụghịkwa nwaanyị..
- Ebe ọ bụla m nọ ọdụ, abụ m onye nduzi.

