Judith Clegg
Ọdịdị

Judith Caroline Clegg bụ onye Britain na-arụ ọrụ dịka onye ndụmọdụ atụmatụ azụmahịa, onye ọchụnta ego na teknụzụ , yana onye ode akwụkwọ.Ọ bụ onye guzobere ma bụrụkwa CEO nke Takeout, ụlọ ọrụ ndụmọdụ atụmatụ azụmahịa nke dị na London na New York City, yana onye guzobere The Glasshouse, netwọkụ nkwado maka ndị ọchụnta ego na teknụzụ na ndị na-etinye ego.Na 2009, The Daily Telegraph họpụtara ya dị ka otu n’ime “Fifty Most Influential Britons in Technology”, ma na 2015, òtù Inspiring Fifty họpụtara ya dị ka otu n’ime “Fifty Most Inspiring Women in European Tech.” Ọ sokwa na mmepe atụmatụ abụọ malitere na House of Commons: PAWS – Policy for Animal Welfare Scheme, na #HANDSOFF Campaign.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Ọ bụkwa maka echiche dị iche iche: itinye nkà na ahụmahụ dị iche iche ọnụ iji dozie nsogbu ndị dị mgbagwoju anya.
- Ahịa na-aga ngwa ngwa,teknụzụ na mmepe dijitalụ na-akpaghasị ọtụtụ n’ime ha. Ka anyị na-amalite ịhụ nke a na-eme, anyị na-ahụ ụlọ ọrụ ochie ndị siri ike na-amalite ịda mbà, ebe ụlọ ọrụ ọhụrụ nke ndị ọchụnta ego na-abịa ngwa ngwa wee bụrụ ndị na-achị ahịa.

