Joyce Banda
Ọdịdị
Joyce Banda(amụrụ 12 Eprel 1950) bụ onye isi ala Malawi gara aga. Ọ bụ onye nchoputa na onye ndu nke People's Party kere na 2011
Okwu okwuru
[dezie]- A na-akụziri ọtụtụ ụmụ nwanyị Africa idi n’alụmdi na nwunye ọjọọ. Ha na-ekwu na ntachi obi pụtara ezigbo nwunye mana ọtụtụ ụmụ nwanyị na-atachi obi na mmekọ nwoke na nwanyị n'ihi na a naghị enye ha ikike n'ụzọ akụ na ụba, ha na-adabere na di ha.
- [1] Onye chịburu Malawi na-agwa BBC okwu gbasara alụmdi na nwunye mkparị na 2012.
