Joy Mukanyange
Ọdịdị

Joy Mukanyange(amụrụ Aurore Mimosa), bụ onye mba Rwandan na onye ndọrọndọrọ ọchịchị. Ọ jerela ozi dị ka onye nnọchi anya Tanzania ma mesịa jee Kenya.
Okwu okwuru
[dezie]- Ọnụ ọgụgụ ndebanye aha maka ụmụ nwanyị abawanyela. Ka ọ na-erule afọ 2008, ọnụ ọgụgụ ndebanye aha guzoro na pasentị 95.1 maka ụmụ agbọghọ yana pasentị 93.3 maka ụmụ nwoke. N'afọ 2012, ndebanye aha ụmụ agbọghọ eruola pasentị 98 ma e jiri ya tụnyere pasentị 95 maka ụmụ nwoke.
- Joy Mukanyange kwuru, onye ndụmọdụ onye ndu: (The New Times, Friday, June) 06, 2014)
- Ihe dị ka pasentị 47 nke ezinụlọ ndị inyom na-achị dara ogbenye ma ụmụ nwanyị na-abụkarị ndị na-arụ ọrụ ugbo na-eri nri, na-eguzo na pasent 82 ma e jiri ya tụnyere pasent 61.4 maka ụmụ nwoke.
- Joy Mukanyange kwuru na n'oge ngosi (The New Times, Friday, June 06 , 2014)

