Joseph Robinette Biden Sr.
Ọdịdị
Joseph Robinette Biden Sr. (1915-2002) bụ nna onye isi ala US ugbu a [Joe Biden]
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ọrụ dị ihe karịrị ụgwọ ọnwa, ọ bụ maka ugwu gị, ọ bụ maka ọnọdụ na obodo..
- Agwala m ihe bara uru. Gosi m mmefu ego gị, m ga-agwa gị ihe ị bara uru.
- Naanị agha dị njọ karịa nke e bu n'obi bụ nke a na-atụghị anya ya.
- [Ị] bụ ọbara nke ọbara [m], ọkpụkpụ nke ọkpụkpụ [m].
