Gaa na ọdịnaya

Joana Nnazua Kolo

Sitere na Wikiquote

Joana Nnazua Kolo (amụrụ na 1993) bụ onye na-ahụ maka ọdịmma mmadụ na onye kacha nta n'ọrụ Kọmishọna maka Mmepe Ndị Ntorobịa na Egwuregwu na Steeti Kwara,Naịjiria. Na afọ iri abụọ na isii, e kwenyere na ọ bụ kọmishọna kacha nta n'akụkọ ihe mere eme nke Naịjirịa.

Okwu ndị Ọkwụrụ

[dezie]
  • Onye isi ala, @RealARahman, chiri m dịka Kọmishọna maka Mmepe Egwuregwu na Ndị Ntorobịa na Fraịdee.

Njikọ Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: