Gaa na ọdịnaya

Jennifer Ayoo

Sitere na Wikiquote
Jennifer Ayoo
mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịUganda Dezie
aha enyereJennifer Dezie
Ebe ọmụmụUganda Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaEnglish Dezie
ọrụ ọ na-arụOnye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Dezie
Ọkwá o jimember of parliament Dezie
Mpaghara ntuli akaKalaki District Dezie
onye otu ndọrọ ndọrọ ọchịchịNational Resistance Movement Dezie
njide ọnọdụMember of Parliament of Uganda Dezie

Jennifer Ayoo Nalukwago bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na onye omebe iwu Uganda na nzukọ ndị omeiwu nke iri na otu nke Uganda,ọ na-eje ozi dị ka onye nnọchiteanya nke mpaghara Kalaki na mpaghara Teso nke ọwụwa anyanwụ Uganda. Ọ bụ onye otu National Resistance Movement (NRM). Ayoo meriri primaries National Resistance Movement ka o meriri Maria Gorretti Ajilo onye bụbu onye omeiwu maka mpaghara Kaberamaido. A họpụtara ya ka ọ bụrụ onye omeiwu na ntuli aka 2021. ọ na-eje ozi dịka onye isi oche kọmitii okporo ụzọ Kalaki District.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Dị ka ndị isi, anyị nwere nnukwu ọrụ anyị ga-arụ n’ịkwado na ịkwalite mbọ gọọmentị na-agba iji buso ọrịa na-efe efe nke bibiri obodo a.
  • Nkwenye anyị ịkwado obodo anyị, ọkachasị n'oge ndị a, dị oke mkpa nye ndị niile o metụtara, ebe anyị niile nwere mmasị na ọdịmma obodo anyị.
  • Dị ka ógbè, anyị chere okwu gbasara ego n'ụzọ na-ezighị ezi ihu; Otú ọ dị, a ka ewepụtabeghị akụkọ sitere na Office nke Inspector General of Government na State Housing Anti-Corruption Unit.

Njiko Mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: