Gaa na ọdịnaya

Jane Egerton-Idehen

Sitere na Wikiquote
Egerton-Idehen, 2019

Jane Egerton-Idehen bụ onye Nigerian injinia na MD/CEO nke Nigerian Communications Satellite limited (NIGCOMSAT), ụlọ ọrụ gọọmentị etiti dị n'okpuru Nigerian Federal Ministry of Communications, Innovation and Digital Economy.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ekpere m ekpere maka ya, a chọkwara m ya n'ezie. Dị ka ihe mgbaru ọsọ ọ bụla, ị na-enye ya ihe niile, n'agbanyeghị na ọ dịghị mgbe ọ bụla nkwa nke ihe ga-esi na ya pụta.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: