James Rivière
Ọdịdị
James Rivière (amuru na Disemba 7, 1949) bu onye italian nke oge a Italian Contemporary Architect, onye na-ese ihe, na onye na-emepụta ihe ịchọ mma.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- Ịse ihe na-amasị m ma enwere m mmasị maka ihe ọkpụkpụ, mgbe niile na-eji ọla edo abụghị ihe ọ bụla ma ọ bụghị ihe ọkpụkpụ dị ntakịrị.
- Dalla bottega al Vaticano con i gioielli per il Papa, ilgiornale.it, Marta Bravi, Thursday 12 February 2009.
- Amalitere m n'echiche nke m bu n'obi wee chọọ usoro ziri ezi iji mee ka ọ mee.
- Dalla bottega al Vaticano con i gioielli per il Papa, ilgiornale.it, Marta Bravi, Thursday 12 February 2009.
- Mgbe m nọsịrị afọ atọ n’obere ụlọ ọrụ na-akpụ ọla edo, ọ dịghị ihe fọdụrụnụ m ga-amụta. Otu onye ọrụ nke na-achọ ọrụ ọhụrụ dị ka onye na-akpụ ọla edo, na-agwa m: lee m gara otu obere ụlọ ahịa, chere na ha anaghị eji ọkụ eletrik eme ihe, ma ha na-eme oghere na ụta, dị ka primitives. Aghọtara m na ebe a bụ ebe m nọ.
- Marta Bravi in : [s.n.] (2009). "Dalla bottega al Vaticano con i gioielli per il Papa" in ilgiornale.it
