James Baker
Ọdịdị
James Addison Baker III (amuru Eprel 28, 1930) rụrụ ọrụ na ọchịchị Onye isi ala Ronald Reagan, nke mbụ dị ka onye isi ndị ọrụ site na 1981 ruo 1985, wee bụrụ odeakwụkwọ nke Treasury site na 1985 ruo 1988.
Okwu ndi okwuru
[dezie]Na afo 1990s
[dezie]- Anyị ghọtara mkpa mmesi obi ike nye mba ndị dị na East. Ọ bụrụ na anyị na-enwe ọnụnọ na Germany nke bụ akụkụ nke NATO, a gaghị enwe mgbatị nke ikike NATO maka ndị agha NATO otu inch n'ebe ọwụwa anyanwụ.
