Iphigenia Efunjoke Coker
Ọdịdị
Iphigenia Efunjoke Coker (1924–2019) bụ onye nkuzi Naijiria site n'afo 1963 ruo afo 1977. O bụ onye isi ụlọ akwụkwọ Queen's College di na Legọs, onye mbụ bu onye Naijiria jiri ọkwa ahụ.
Ihe Ndi O Kwuru
[dezie]- A gwara m na ọ dịghị ihe jikọrọ mu na ememme ahụ ma e wezụga ịnọ na ya. Ụmụ agbọghọ m eburula m ụzọ.
[1] Okwu Coker Kwuru na mmemme ncheta omumu nke afo iri asato emere n'afo 2004.
- M na-achọkarị ịbụ onye nkụzi. Enweghị m mmasị n'ego maọbụ ụgbọ ala. Naanị ihe m nwere mmasị bụ ịkụziri ndị na-eto eto ihe na ịzụ ha.
[2] Coker n'okwu oKwuru na inwe mmasị maka nkuzi n'afo 2008
