Inonge Wina
Ọdịdị

Inonge Mutukwa Wina (amụrụ 2 Eprel 1941) bụ onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị Zambia nke jere ozi dị ka osote onye isi oche nke iri na atọ nke Zambia site na 2015 ruo 2021. Ọ bụ nwanyị mbụ nwere ọkwa ahụ, nke mere ka ọ bụrụ nwanyị kachasị elu n'akụkọ ihe mere eme nke gọọmentị Zambia.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Ọ bụụrụ m ihe ùgwù, ma ọ bakwara uru ime ka ọchịchọ ụmụ agbọghọ bi ná mba m maliteghachi.
- Ụwa nke mgbanwe: Inonge Wina laghachiri na SMC Ụlọ akwụkwọ Santa Monica. Mee 11, 2016. eweghachiri 6/11/2023.
- Echere m na oge eruola ka m nyefee ọgbọ ndị na-eto eto mkpara. Anyị emeela òkè anyị.
- Enweghị m ebumnuche nke Na-achọ ịbụ onye isi ala Zambia-Inonge Wina site n'aka onye nchịkọta akụkọ. Eprel 18, 2018. eweghachiri 6/11/2023.
- Ọ dị mkpa ka anyị na-azụ ụmụ nwanyị ndị ọzọ, karịsịa ndị na-eto eto.
- Enweghị m ebumnuche nke Na-achọ ịbụ onye isi ala Zambia-Inonge Wina site n'aka onye nchịkọta akụkọ. Eprel 18, 2018. eweghachiri 6/11/2023.

