Inez Beverly Prosser
Ọdịdị

Inez Beverly Prosser (c. 1895 - Septemba 5, 1934) bụ ọkà n'akparamàgwà mmadụ, onye nkuzi na onye nchịkwa ụlọ akwụkwọ. A na-elekarị ya anya dị ka nwanyị mbụ Africa-American nwetara Ph.D na akparamaagwa. Ọrụ ya nwere mmetụta dị ukwuu na mkpebi nke Ụlọikpe Kasị Elu nke Brown v. Board of Education. Mgbe o tolitere na Texas, Prosser gụrụ akwụkwọ na Prairie View Normal College, Mahadum Colorado na Mahadum Cincinnati. E gburu ya n'ihe mberede ụgbọ ala obere oge ka ọ nwetasịrị akara mmụta doctorate.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- Ole anya ole ka e liri ebe a

