Stephen Hawking

O sị Wikiquote

Stephen Hawking

Stephen William Hawking CH CBE FRS (8 Jenụwarị 1942 - 14 Maachị 2018) bụ ọkà mmụta sayensị theoretical physics, cosmologist, ode akwụkwọ na onye isi nyocha na centa nke Theoretical Cosmology n'ime Mahadum Cambridge.

Ihe ndị ọkwụrụ[dezie]

  • Echeghị m na agbụrụ mmadụ ga-adị ndụ na puku afọ na-abịa, ọ gwụla ma anyị gbasaa na mbara igwe.
  • Nha nhata bụ naanị akụkụ na-agwụ ike nke mgbakọ na mwepụ. M na-agbalị ịhụ ihe n'usoro geometri.

Edensibia[dezie]

Edemede Stephen Hawking na Wikiquote bekee