Malcolm X

O sị Wikiquote


Malcolm X[dezie]

Malcolm X (amuru Malcolm Little, emesia Malik el-Shabazz; May 19, 1925 - Febrụwarị 21, 1965) bụ onye minista Muslim America na onye na-akwado ikike mmadụ bụ onye ama ama n'oge ngagharị ikike obodo.

Ihe ndi okwuru[dezie]

  • Ọ bụrụ na ị kpachapụghị anya, akwụkwọ akụkọ ga-eme ka ị kpọọ ndị a na-emegbu asị, na-ahụkwa ndị na-emegbu mmadụ n'anya.
  • Anyị chọkwuru ìhè gbasara ibe anyị. Ìhè na-emepụta nghọta, nghọta na-emepụta ịhụnanya, ịhụnanya na-emepụta ndidi, ndidi na-emepụtakwa ịdị n'otu.
  • Mgbasa ozi bụ ihe kacha ike n'ụwa. Ha nwere ikike ime ka onye aka ya dị ọcha bụrụ onye ikpe mara na ime ka onye ikpe mara ya, nke ahụ bụkwa ike. N'ihi na ha na-achịkwa uche nke ọha mmadụ.

Ebenside[dezie]

https://www.azquotes.com/author/9322-Malcolm_X