Gaa na ọdịnaya

Ifeoma Iheanacho

Sitere na Wikiquote

Ifeoma Iheanacho (amuru 2 Jenuarị 1988) bu nwanyi mgba na Naijiria

Okwu okwuru

[dezie]
  • Ọ bụụrụ m oge siri ike, enwere m mgbagwoju anya. Adịghị m njikere uche m maka oke ibu dị elu - 72kg tupu abịa ebe a maka asọmpi (Chief E K Clerk Wrestling Championship). A na m azụ ọzụzụ n'okpuru 67kg arọ ebe arọ ahụ m bụ 66kg. O wutere m n'ezie ebe a.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: