Gaa na ọdịnaya

Hope Mirrlees

Sitere na Wikiquote

Hope Mirrlees (8 Eprel 1887 – 1 Ọgọst 1978) bụ onye ntụgharị asụsụ Britain, onye na-ede uri na onye edemede.

Okwu okwuru

[dezie]
  • Nganga na iwe abụghị ụmụ amaala n’ime obi mmadụ; ma eleghị anya, ọ bụ n'ihi ịhụnanya ebumpụta ụwa nke onye na-elekọta ubi maka ihe ndị dị ndụ na anyị na-enwe mmetụta dị otú ahụ iji mee ka ha na-eto eto.
  • N’egbughị oge, ịnyịnya ọhịa abụọ ahụ dọkpụrụ ya, ncheta na olileanya; ihe-nzuzo nke ọ na-enweghi ike ikwu na-emekpa ya ahụ́.

Njiko Mpuga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: