Gaa na ọdịnaya

Holly Wasserfall

Sitere na Wikiquote
Massive_Crowds_Gather_At_Umgababa_Picnic_in_KZN_South_Africa_02

Holly Wasserfall (amụrụ 27 n'ọnwa Disemba afọ 1996), nke amara dị ka Holly Rey, bụ onye South Africa na-abụ abụ na onye na-ede egwu. Amụrụ na zụlie na Westville, KwaZulu-Natal, ọrụ egwu ya malitere mgbe ọ dị afọ iri na anọ, bịanyere aka na Sony na nkwekọrịta mbipụta mbụ ya.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • Ọ bụghị ihe nrite ahụ pụtara m nke ukwuu; ọ bụ eziokwu na abụ m nwanyị mbụ n'ime afọ iri abụọ nwetara ihe nrite mgbe Brenda Fassie gasịrị.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: