Gaa na ọdịnaya

Hitoshi Ariga

Sitere na Wikiquote

Hitoshi Ariga amụrụ na Ọgọst 23, 1972) bụ ọkachamara n'ihe nkiri ọchị nke na-egosikarị akwụkwọ manga na foto.

Okwu ndị ọkwụrụ

[dezie]
  • Dịka onye na-akwado usoro ihe nkiri a nke ukwuu, achọrọ m ime nke m, mana ọ na-atọ m ụtọ karịa iwere ihe dị ebe ahụ ma nye ya ntụgharị nke m. Ka egwuregwu na-aga, amaara m otú o si sie ike ime egwuregwu, yabụ m ga-ahọrọ ịhapụ ọrụ ahụ nye ndị ọzọ ma kpọọ egwuregwu ha na-emepụta. Mana ọ bụrụ na ha dị njikere iji echiche m, m ga-enwe obi ụtọ inye ha ọtụtụ echiche nke m.
  • Mgbe m na-arụ ọrụ na akwụkwọ ahụ, e nwere oge mmepụta na egwuregwu vidiyo ga-akwụsị, wee malite ọzọ. Dịka ọmụmaatụ, e nwere ogologo oge n'etiti Rockman 8 na Rockman 9. Ya mere, onye mbipụta ahụ kwuru, "n'ihi na egwuregwu ahụ anaghị apụta, anyị achọghị ime manga ọhụrụ."

Njikọ mpụga

[dezie]