Gaa na ọdịnaya

Grace O'Connell

Sitere na Wikiquote

Grace D. O'Connell bụ biomechanical engineer mba America mara maka nyocha ya banyere ihe ndị dị ndụ spine mmadu, na nbibi na mweghachi nke ọkpụkpụ azụ, na n'iji atụnyere ihe onwunwe ya na spines nke anụmanụ ndị a na-eji na-amụ ọrịa lumbar disc." Ọ bụ osote prọfesọ nke mechanical engineering na Mahadum California, Berkeley, ebe o jikwa oche Don M. Cunningham na Mechanical Engineering.

Okwu ndị okwuru

[dezie]
  • Enwere nnukwu ihe ịma aka dị n'ihu iji mezie ọnụọgụ nwoke na nwanyị na ọrụ injinia. Nnyocha na-egosi na ụmụ agbọghọ na-anọkarị n'agbata afọ ụlọ akwụkwọ sekọndrị mgbe ha gbahapụrụ mgbakọ na mwepụ nakwa sayensị.
  • Ana m achọpụta na ọdịbendị ebe a ka neghee emeghe maka imekọ ihe ọnụ na ịrụ ọrụ n'ofe ọzụzụ - enwere ezigbo mmesapụ aka na ịkekọrịta ozi.
  • Mgbe ọ bụla ihe gbajiri n’ụlọ anyị, tupu anyị atụpụ ya, papa m na-asị, ‘Ka anyị tụhasịa ya nanị ka anyị leba anya n’ime ya.’ Ebe ọ bụ na ọ gbajiri agbaji, anyị pụrụ ịgbaji ya ọbụna karị. Nke ahụ bụ ihe na-atọ ụtọ.

Njikọ mwepụ

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: