Gaa na ọdịnaya

Grace Nakimera

Sitere na Wikiquote
Grace_Nakimera

Grace Nakimera (amụrụ Febụwarị 2, afọ 1985) bụ onye egwu ozioma nke Uganda, onye na-agba egwu, onye na-ede abụ, na onye na-ede egwu.

Okwu ndi okwuru

[dezie]
  • M na-echeta ikpegara Chineke ekpere na-etiku Ya na ọ bụrụ na ọ zọpụtara m, na m ga-ejere ya ozi. Adịbeghị m njikere ịnwụ anwụ.
  • Ihe a na-awakpo, kpọnwụrụ akpọnwụ ma na-achịkwa ahụ m. Enweghị m ike ịhụ ya ma ọ bụ nụ ya, Otú ọ dị, enwere m ike ịhụ ọnụnọ ọjọọ ya, dị njikere ịbịakwute m.
  • Amaara m nke ukwuu n'ime obi m na ọ dịla anya m gara ulọ ụka ma ọ bụ mee ihe ọ bụla n'ụzọ kwekọrọ n'ụkpụrụ Chineke. Nke a bụ ihe m dị njikere ugbu a ịgbanwe banyere onwe m.
  • M kpọkuru aha ya wee malite inwe ahụ iru ala

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: