Gaa na ọdịnaya

Gohar Eshghi

Sitere na Wikiquote
Gohar Eshghi in 2021

Gohar Eshghi bụ onye ndọrọndọrọ obodo, otu n'ime ndị Ndị nne na-eme mkpesa Iran na nne Sattar Beheshti, onye blọgụ Iran nke e gburu na Nọvemba 2012 n'ihi mmekpa ahụ siri ike mgbe ọ nọ n'aka ndị ọrụ nchekwa Islamic Republic na Iran. Mgbe nwa ya nwoke nwụsịrị, o mere ọtụtụ mgbalị iji weta ndị gburu ya n'ụlọikpe

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Maka okpukpere chi chọrọ igbu mmadụ, ka afọ iri asatọ gachara, m ga-ewepụ hijab m.
  • Sattar (my son) wanted a free Iran, eliminating poverty, and happiness of people.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: