Gaa na ọdịnaya

Goddy Jedy Agba

Sitere na Wikiquote

Goddy Jedy Agba (amụrụ 20 Ọgọst 1958), bụ onye Naijiria na-arụ ọrụ, onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị, onye ọrụ ugbo, onye ode akwụkwọ na onye bụbu onye isi otu, Crude Oil Marketing Division, Nigerian National Petroleum Company (NNPC) .Dịka ọnwa Julaị 2019, gọọmentị President Muhammadu Buhari họpụtara ya ka ọ bụrụ onye minista nke mba Federal Republic of Nigeria site na Cross River. Na 1983, o nwetara akara ugo mmụta mbụ ya na International Studies na Mahadum Ahmadu Bello, Zaria. O nwetara nzere masta ya na International Law and Diplomacy na Mahadum Lagos, Akoka n'afọ 1989. Goddy sonyeere Federal Civil Service n'afọ 1984 wee laa ezumike nka na NNPC n'afọ 2014 banye na ndọrọndọrọ ọchịchị Naijiria.

Okwu Ndị okwuru

[dezie]
  • Naanị ndị na-anwa anwa, guzo ohere nke ịrị elu ubube nke ịga nke ọma.

Njikọ mpụga

[dezie]
Wikipedia
Wikipedia
Wikipedia nwèrè edemede màkà: