Gloria Young
Ọdịdị
Gloria Young (née Anozie; amuru February 4,1967) bu onye omere Naijiria na onye bubu onye odeakụkọ nke gosiputara na ihe onyonyo 70 ma nweta ihe nrite City People Movie Award for Movie Couple of the Year na City People Entertainment Awards.
Okwu Ndị okwuru
[dezie]- M lere anya n’ofe ọmarịcha ahụ. M lere anya ọrụ okike niile, elere m anya inweta ihe na-esiteghị n'omume.
- Nollywood alternative to , robbery says Gloria Anozie-Young. 7 August 2009, Vanguard Newspaper.
- Echere m na m na-akpachapụ anya. A bụ m naanị m, onye Naijiria zuru oke. Anyị nwere akụkụ anyị na-achọghị mgbanwe na m na-akwanyere nke ahụ ùgwù nke ukwuu. Ana m asọpụrụ ezinụlọ m na ezinụlọ m lụrụ. M na-agbalị ka m ghara iji aha ndị m na-aza na-akpakọrịta. Ana m aza aha nna m na aha di m dị ka aha ngwakọta
- Actress Gloria Young recalls her days as struggling journalist. 24 February 2018, The Nation Newspaper.
