Gloria Conyers Hewitt
Ọdịdị
Gloria Conyers Hewitt (amụrụ n'afọ 1935) bụ onye United States|American Ọka mmụta mgbakọ na nwepu|ọka mmụta mgbakọ na nwepu. Ọ bụ nwanyị African-American nke anọ Ụmụ nwanyị|nwanyị natara Ph.D. na mgbakọ na nwepu.
Okwu ndi okwuru
[dezie]- Nne na nna m kwenyere na agụmakwụkwọ bụ naanị ụzọ nwoke ma ọ bụ nwanyị African-American nwere ike isi mee ka onwe ha dịkwuo mma. Ya mere, ha gbara ụmụ ha niile ume ịga mahadum. Ọ bụ ezie na anyị abaghị ọgaranya, site n'ụkpụrụ ndị gbara anyị gburugburu, m na-echekarị na anyị bụ ndị etiti. Enwere m mpako maka eziokwu ahụ bụ na nne na nna m nwere ike ịtụ vootu na ntuli aka onye isi ala. Ọ bụghị onye ọ bụla nwere ike ịme ya n'oge ahụ.
the Network of Minorities in Mathematical Science reported as said by Dr. Hewitt.
- Ụfọdụ ụmụ akwụkwọ ibe m mere ihe niile ha nwere ike ime iji nyere m aka ma gbaa m ume. Ha tinyere m n’ọtụtụ ihe omume ha. Ama m na ọnọdụ a abụghị ihe ọtụtụ ndị ojii na-agụ akwụkwọ mgbakọ na nwepu na ahu, mana enwere m ihe ndabara nke ọma ịnọ n'ebe kwesịrị ekwesị n'oge kwesịrị ekwesị
- Na nkenke, ndụ m na mgbakọ na mwepụ bụ, ma ọ ka na-akpụzi ya nke ukwuu site na imeghe ọnụ ụzọ. Ana m ewere ohere mgbe niile wee banye.
Hewitt stated in a personal interview
- Echetere m mgbe m were calculus na kọleji naanị akwụkwọ m wegara n'ụlọ n'ememe ekeresimesi bụ akwụkwọ mgbako m. Achọrọ m ime nsogbu okwu ahụ. M na-arụ ọrụ na otu nsogbu ruo izu uka abụọ nile ahu. Ọ bụghị ihe siri ike, mana aghọtaghị m usoro ya. Mgbe ìhè malitere ido me anya, enwere m nnọọ obi ụtọ! Ekwetaghị m na ọ dị mgbe m nwetara ụgwọ ọrụ. Ọ bụ nnukwu ọganihu. M kpara akpa. Mgbe nke ahụ gasịrị, n'ụzọ tụrụ ụmụ akwụkwọ ibe m n'anya, echetara m mgbe m nọdụrụ ala na campus na-eme nsogbu mgbakọ na mwepụ maka ntụrụndụ.
Njikọ mpụga
[dezie]Ụdakọ gasị:
- 1935 amụrụ
- Ndị dị ndụ
- Ọka mmụta mgbakọ na nwepuAfrican-American
- Ụmụ nwanyị ọka mmụta mgbakọ na nwepu African-American
- 21st-century African-American ndị gụrụ akwụkwọ
- 21st-century American ndị gụrụ akwụkwọ
- 20th-century American ọka mmụta mgbakọ na nwepu
- 21st-century American ọka mmụta mgbakọ na nwepu
- Fisk University alumni
- University of Montana faculty
- University of Washington alumni
- 20th-century American ụmụ nwanyị ọka mmụta mgbakọ na nwepu
- 21st-century American ụmụ nwanyị ọka mmụta mgbakọ na nwepu
- 20th-century African-American ụmụ nwanyị
- 20th-century African-American ndị gụrụ akwụkwọ
- 20th-century American ndị gụrụ akwụkwọ
- 21st-century African-American ụmụ nwanyị
- 21st-century American ụmụ nwanyị ndị gụrụ akwụkwọ
- Ụmụ nwanyị si United States
