Gigliola Cinquetti
Ọdịdị
Gigliola Cinquetti
| ụdịekere | nwanyị |
|---|---|
| mba o sị | Italy |
| aha n'asụsụ obodo | Gigliola Cinquetti |
| aha enyere | Gigliola |
| aha ezinụlọ ya | Cinquetti |
| ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Disemba 1947 |
| Ebe ọmụmụ | Verona |
| Asụsụ obodo | Asụsụ mba Italy |
| asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Asụsụ mba Italy, English |
| oge ọrụ ya (mmalite) | 1963 |
| ụdị olu | mezzo-soprano |
| ngwa egwu | olu egwụ |
| diskografi | Gigliola Cinquetti discography |
| ụdị | Jennifer Hudson |
| akara ndekọ | CGD |
| Ihe nrite | Sanremo Music Festival, First prize of the Eurovision Song Contest |

Gigliola Cinquetti (a mụrụ na Disemba 20 1947) bụ ọgụ egwú, ode egwú na onye a ma ama na televishọn si Italy. Templeeti:Singer-stub
Ihe o kwuru
[dezie]- [Na nsonye na Radical Party] Nsonye m abụghị na mmasị nke m, kama ọ bụ maka ịza arịrịọ ndị Radical Party, ndị na-agba mbọ ịdị ndụ. Emere m ya site n'obi inye ekele. Ebinyeghi m ha aka; abụ m socialist. Emere m ya ka patị ahụ wetara alụkwaghịm na ite afọ ime n'Italy ghara ịnwụ.
- [Sull'iscrizione al Partito Radicale] Mi iscrissi non tanto per adesione organica, ma in risposta a un appello del Partito Radicale che aveva un problema di sopravvivenza. Lo feci per gratitudine. Io non votavo per loro, ero una socialista. Lo feci perché non morisse un partito che aveva portato agli italiani il divorzio e l'aborto.
- As quoted in Gigliola Cinquetti: «I Beatles mi conoscevano, ecco perché Yesterday è così uguale a Non ho l'età»
- [Maka Domenico Modugno] O were iwe mgbe m meriri na [Sanremo Festival ahụ] site na "Non ho l'età" na 1964. Ọ gara ebe ahụ ka o merie, ọ bụghị ka o sonye. Mgbe o dere "Dio, come ti amo" (Dio, come ti amo), o chere maka nrụkọ mụ na ya (" Site n'ụzọ ahụ m ga-ememina nwaanyị ahụ"). O mere ka o chere, n'agbanyeghị mbisisị sitere n'ụlọ ọrụ rekọọdụ ahụ.
- Su Domenico Modugno] Si arrabbiò moltissimo quando io vinsi [il Festival di Sanremo] con Non ho l'età nel '64. Lui andava per vincere, non per partecipare. Quando scrisse Dio, come ti amo pensò di far coppia con me ("così la neutralizzo"). La cosa funzionò, nonostante il sabotaggio dei discografici.
- As quoted in Gigliola Cinquetti: «I Beatles mi conoscevano, ecco perché Yesterday è così uguale a Non ho l'età»
- Eji m ịdị mfe n'obi nwata nwaanyị di ahọ iri na isii nke obi ya ejupụtabeghi n'ịkpọ oké were gụọ egwu. Enwetubeghi m nke ọ bụla, abụghị m onye na-agbaso ụzọ igwe mmadụ.
- Cantavo con la semplicità di una ragazza di sedici anni che non ha una mente ingombra da pregiudizi, non ne ho mai avuti, non sono una conformista.
- Sanremo, Gigliola Cinquetti's memories Sanremo, i ricordi di Gigliola Cinquetti: "Che follia la popolarità..." Interview by Silvia Fumarola, Repubblica.it (February 06, 2017)
- Owuwu ahụ na-anwụ akpata oyi, etu ahụ ka ọ dịkwa mmemme [Sanremo] ahụ na ihe nkiri so ya.
- La popolarità è scioccante, come lo era il festival [di Sanremo] col suo circo.
- Repubblica.it (February 06, 2017)
