Gianni Agnelli
Ọdịdị

Giovanni "Gianni" Agnelli (amụrụ na abalị iri na abụọ n'ọnwa Maachị, afọ 1921 – rue na abalị iri abụọ na anọ n'ọnwa Jenụwarị, afọ 2003) nke a makwaara dịka L'Avvocato ("Ọkaiwu"), bụ onye nwere mmetụta n'ọrụ mmepụta ihe Italy na onye nwere oke òkè na Fiat.
Okwu ndị ọkwụrụ
[dezie]- M hụrụ ifufe n'anya n'ihi na ị gaghị azụta ya.
- Okwu Gianni Agnelli hespokestyle.com
Agnelli: Iwu nke Egwuregwu, Vanity Fair (1991)
[dezie]Agnelli: Iwu nke Egwuregwu Sally Bedell Smith, Vanity Fair, JULAỊ 1991
- Ihe niile dị na ndụ—ihe niile.
- Ekwenyere m na ịma mma dị ka ụkpụrụ omume. Ihe mara mma bụ ụkpụrụ omume, ihe ndị na-adịghị mma adịghịkwa mma.
- Ime ihe n'enyeghị echiche nke nhụjuanya bụ okwu nke ezi omume.
- Ọ dịghị ihe mara mma karịa nwanyị mara mma.
