Gertrude Mbeyu Mwanyanje
Ọdịdị
Gertrude Mbeyu Mwanyanjebụ onye ndọrọndọrọ ọchịchị Kenya nke bụ onye otu nzuko omeiwu Kenya ugbu a dịka onye nnọchi anya nwanyị Kilifi. Ọ bụ onye otu Orange Democratic Movement.
Okwu okwuru
[dezie]- Enwetara m ozi site na Kilifi na enwere nrụgide sitere n'elu ka ahapụ pastọ Ezikiel. Echeghị m n'elu bụ eluigwe. A gwara m ebe a na a na-agwa ndị uwe ojii jidere Ezikiel ka ha hapụ ya
