Germaine Kamayirese
Ọdịdị
Germaine Kamayirese' (amụrụ Ọgọst 5, 1981) bụ onye injinia na onye ndọrọ ndọrọ ọchịchị na Rwanda, onye jere ozi dị ka onye minista na-ahụ maka njikwa ihe mberede na ihe gbasara ndị gbara ọsọ ndụ na Kabinet Rwanda, site na 18 Ọktoba 2018[1] ruo mgbe ewepụrụ ya na ụlọ ọrụ na 27 February 2020.
Okwu ndị ọ kwuru
[dezie]- Rwanda anatabeghị ego site na Europe ma ọ bụ obodo ọ bụla iji nabata ndị gbara ọsọ ndụ.
- Germaine Kamayiresi. bingo.com (September 10, 2019)
Njikọ mpụga
[dezie]Germaine Kamayirese na Wikikwuotu bekee
Germaine Kamayirese na Wikipidia Igbo
